Amos 7:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova chèghariri uche bayere nka: Ọ gaghi-adi, ka Jehova siri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị chegharịrị banyere ihe ndị a. Onyenwe anyị kwuru sị, “Ihe dị otu a agaghị emekwa.”