Colossians 1:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
na ndị na-ekele Nna anyị ekele mgbe nile, nꞌihi na o mere ka anyị bụrụ ndị kwesịrị iketa oke nꞌihe nile ahụ o mere ka ọ bụrụ nke ndị ahụ bi nꞌalaeze nke ìhè.
Igbo 2006
nēkele Nna-ayi, Onye mere ka ayi rue iketa òkè-ayi n'ihe-nketa ndi nsọ n'ìhè;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-enyenụ Nna ekele site nʼọṅụ, onye mere ka anyị kwesi iketa oke nʼihe nketa nke ndị nsọ nʼime alaeze nke ìhè.