Colossians 1:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye e sitere nꞌaka ya mee ka anyị nwere onwe anyị; onye gbaghakwaara anyị mmehie anyị nile.
Igbo 2006
Onye ayi nwere nb͕aputa-ayi nime Ya, bú nb͕aghara nmehie nile ayi:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye anyị si nʼime ya nwee nzọpụta, nke bụ mgbaghara mmehie niile.