Colossians 1:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Chineke emeela ka m bụrụ odibo chọọchị ya. O nyere m ọrụ a m na-arụ nꞌihi ọdịmma unu.
Igbo 2006
nke emere mu onwem onye nējere ya ozi, dika ọlu ọchichi-èzí-na-ulo nke Chineke si di nke enyerem n'ebe unu nọ, ikwuzu okwu Chineke,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emeela ka m bụrụ onyeozi chọọchị ya site nʼikike Chineke nyere m, ikwusara unu okwu Chineke nʼozuzu oke ya.