Colossians 1:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ ya mere ebe ọ bụla anyị gara, anyị na-ekwusa ihe banyere Kraịst, na-ezikwa ihe nile anyị maara banyere ya. Nꞌihi na anyị chọrọ ịkpọbata onye ọ bụla nꞌihu Chineke dị ka ndị zuru oke, nꞌihi ihe Kraịst meere ha nꞌotu nꞌotu.
Igbo 2006
Onye ayi nēkwusa, nādu madu nile ọ bula ọdú, nēzí kwa madu nile ọ bula n'amam-ihe nile, ka ayi we che madu nile ọ bula n'iru Onye-nwe-ayi dika ndi zuru okè nime Kraist;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ya ka anyị na-ekwusa, na-adụ onye ọbụla ọdụ, na-akụzikwara onye ọbụla ihe site nʼamamihe niile. Nʼihi na anyị chọrọ iche mmadụ niile ọbụla nʼihu ya dị ka ndị zuruoke nʼime Kraịst.