Colossians 2:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, unu nwere ihe nile nꞌime Kraịst. Ọ bụ ya na-achị ihe nile, onye ike ya karịrị ike nile na ọchịchị nile.
Igbo 2006
nime Ya ka emezuwo-kwa-ra unu emezu, Onye bu isi nke ibu-onye-isi na ichi-isi nile ọ bula:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, unu nwere ihe niile nʼime ya, onye bụ isi ndị niile na-achị achị, onye bụkwa isi nʼebe ike na ịchị isi niile dị.