Colossians 2:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na mgbe e mere unu baptizim, o gosiri na unu na ya nwụkọrọ, na e likọtakwara unu na ya. Mgbe ahụ kwa ka unu sooro Kraịst si nꞌọnwụ bilie banye na ndụ ọhụrụ, nꞌihi na unu kweere nꞌokwu Chineke dị ukwuu ahụ, onye mere ka Kraịst si nꞌọnwụ bilie.
Igbo 2006
ebe elìkọrọ unu na Ya nime baptism-unu, ọ bu kwa nime ya ka esitere n'aka okwukwe-unu me ka unu so Ya bilikọ, bú okwukwe unu kwere n'ilusi-ọ1u-ike nke Chineke, Onye mere ka O si na ndi nwuru anwu bilie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe e likọtara unu na ya na baptizim, e sitere nʼọnwụ kpọlite unu na ya site nʼokwukwe ahụ dị nʼike Chineke onye sitere nʼọnwụ kpọlite ya.