Colossians 2:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi ya, unu ekwela ka onye ọ bụla gụọra unu iwu banyere ihe ọ bụla unu na-eri, ma ọ bụ ihe unu na-aṅụ, ma ọ bụ ihe banyere ido ụbọchị nsọ, ma ọ bụ ime mmemme ọnwa ọhụrụ ma ọ bụ mmemme ụbọchị izuike.
Igbo 2006
Ya mere, unu ekwela ka onye ọ bula kpo unu n'oriri, ma-ọbu n'ọṅuṅu, ma-ọbu n'okwu ubọchi ememe ma-ọbu nke ọnwa ọhu ma-ọbu nke ubọchi-izu-ike:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi ya, unu ekwela ka onye ọbụla kpee unu ikpe banyere ihe ọbụla unu na-eri, maọbụ ihe unu na-aṅụ, maọbụ ihe banyere ido ụbọchị nsọ, maọbụ ime mmemme ọnwa ọhụrụ maọbụ mmemme ụbọchị izuike.