Colossians 2:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na emeghị ka ihe ndị a bụrụ ihe ga-adị ruo mgbe ebighị ebi. Uru ha bara gwụsịrị mgbe Kraịst bịara. Nꞌihi na ha bụ onyinyo na-egosi ihe ga-abịa abịa, bụ Kraịst nꞌonwe ya.
Igbo 2006
nke bu onyinyo nke ihe gaje ibia; ma aru bu nke Kraist.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe ndị a niile bụ onyinyo nke ihe ga-abịa nʼọdịnihu ma nke pụtara ihe dị nʼime Kraịst.