Colossians 2:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ mmadụ tụpụtara iwu ndị a nile, ma e mere nri ka ọ bụrụ ihe a ga-eri eri, nke e kwesịrị iji mee ihe.
Igbo 2006
(bú ihe agēmebi ha nile emebi n'iji ha me ihe), dika ihe enyere n'iwu na ozizí madu si di?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Iwu ndị a niile na-ekwu banyere ihe ndị ga-ala nʼiyi mgbe a na-etinye ha nʼọrụ, ha sitere nʼiwu na ozizi nke mmadụ.