Colossians 2:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Onye matara Kraịst nke ọma enweela amamihe nile, na ihe ọmụma nile, nꞌihi na Kraịst dị ka ụlọ akụ, ọ bụkwa nꞌime ya ka ihe zoro ezo nile nke amamihe na ihe ọmụma dị.
Igbo 2006
Onye àkù nile nke amam-ihe na ihe-ọmuma di nime Ya, bú ihe zoro ezo nime Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụkwa nʼime ya ka ụlọakụ ihe zoro ezo niile nke amamihe na ihe ọmụma dị.