Colossians 2:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, dị ka unu si nabata Kraịst Jisọs kwere na ya ịzọpụta unu, sikwanụ otu a tụkwasị ya obi inyere unu aka na nsogbu unu nke ụbọchị nile. Na-ebinụ ndụ unu nꞌime ya.
Igbo 2006
Ya mere dika unu nara Kraist-ayi, bú Jisus Onye-nwe-ayi, nējegharinu nime Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, dị ka unu si nabata Kraịst Jisọs Onyenwe anyị, na-ebinụ ndụ unu nʼime ya.