Colossians 3:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Iwe ọkụ Chineke ga-adakwasị ndị nile na-eme ihe dị otu a.
Igbo 2006
ọ bu kwa n'ihi ihe ndia ka iwe Chineke nābiakwasi umu nke ekweyeghi-ekweye;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụkwa nʼihi ihe ndị a ka ọnụma Chineke na-abịakwasị ndị ahụ na-enupu isi.