Colossians 4:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Aristakọs, onye mụ na ya nọ nꞌụlọ mkpọrọ, na-ekele unu. Mak nwanne Banabas na-ekelekwa unu. Dị ka m kwuru na mbụ, jirinụ obi unu nile nabata Mak mgbe ọ bịarutere nꞌebe unu nọ.
Igbo 2006
Aristakọs onye adọkọrọ mu na ya n'agha nēkele unu, ya na Mak nwa-nne Banabas (onye unu natara ihe ufọdu enyere n'iwu bayere ya; asi na ọ biakute unu, naranu ya nke-ọma),
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Arịstakọs, onye mụ na ya nọ nʼụlọ mkpọrọ, na-ekele unu. Mak nwanne Banabas na-ekelekwa unu. (Onye unu natara ihe ntụziaka banyere ya, ọ bụrụ na ọ bịarute nʼebe unu nọ, unu nabata ya nke ọma.)