Colossians 4:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ana m agba akaebe na ọ na-adọgbu onwe ya nꞌọrụ ikpe ekpere nꞌihi unu na nꞌihi ndị Laodisia na ndị Hierapolis.
Igbo 2006
N'ihi na anamab͕ara ya àmà, na ọ nādọb͕u onwe-ya n'ọlu nke-uku nye unu na ndi nọ na Leọdisia na ndi nọ na Hierapọlis.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m agbara ya akaebe na ọ rụsịrị ọrụ ike nʼihi unu na nʼihi ndị Laodisia na ndị Hierapolis.