Daniel 11:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma mu onwem, n'arọ mbu nke Daraiọs, bú onye Midia, nguzo-ọtọm bu ka m'ghọrọ ya onye nējidesi ike na ebe siri ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼafọ mbụ nke ọchịchị Daraiọs onye Midia, ọ bụ m guzoro inyere ya aka na ichekwa ya.)