Daniel 6:21 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Mb͕e ahu Daniel gwara eze okwu, si, Eze, di ndu rue mb͕e ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, Daniel sịrị eze, “Eze, dịrị ndụ ruo mgbe niile!