Deuteronomy 1:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, bú Chineke-unu, emewo ka unu ba uba, ma, le, unu di ka kpakpando elu-igwe n'uba, ta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị Chineke unu emeela ka unu mụbaa dịka kpakpando nke eluigwe.