Deuteronomy 1:32 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma n'okwu nka unu ekweghi na Jehova, bú Chineke-unu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma agbanyeghị nke a, unu ekwenyeghị na Onyenwe anyị Chineke unu,