Deuteronomy 1:46 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Unu we biri na Kedesh ọtutu ubọchi, dika ubọchi nile si di nke unu biri n'ebe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi ya, unu nọrọ ọtụtụ oge na Kadesh.
Recommended Reading