Deuteronomy 1:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'we gwa unu okwu na mb͕e ahu, si, Apughm ibū unu náním:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, agwara m unu ụmụ Izrel okwu sị, “Unu bụụrụ m oke ibu arọ, apụghịkwa m ibu unu naanị m.