Deuteronomy 10:13 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
idebe ihe nile Jehova nyere n'iwu, na ukpuru-Ya nile, nke mu onwem nēnye gi n'iwu ta ka ọ we diri gi nma?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na ilezi anya debezuo iwu na ụkpụrụ Onyenwe anyị, ndị m na-enye gị taa, nʼihi ọdịmma gị.