Deuteronomy 3:29 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ayi we nọdu na ndagwurugwu na ncherita-iru Bet-peoa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, anyị nọdụrụ na ndagwurugwu ahụ dị nso na Bet-Peoa.