Deuteronomy 31:22 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Moses we de abù a n'akwukwọ n'ubọchi ahu, zí kwa ya umu Israel.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, nʼụbọchị ahụ, Mosis dere abụ ahụ, kuziekwara ya ụmụ Izrel.