Deuteronomy 33:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ we kwue ihe bayere Zebulun, si, Zebulun, ṅuria ọṅu n'ọpupu-gi; Isaka, ṅuri kwa ọṅu n'ulo-ikwū-gi nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Banyere Zebụlọn, o kwuru sị, “Ṅụrịa, gị Zebụlọn, nʼọpụpụ gị, ma gị Isaka, ṅụrịa nʼebe obibi gị.