Deuteronomy 33:24 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O we kwue ihe bayere Asha, si, Onye agọziri agọzi n'umu ka Asha bu; Ka ihe-ya tọ umu-nne-ya utọ, Ka ọ zọye kwa ukwu-ya na manu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Banyere Asha, o kwuru sị, “Onye a gọziri karịchasịa nʼụmụ ndị ikom ka Asha bụ, ka ihe banyere ya tọọ ụmụnna ya ụtọ, ka o jirikwa mmanụ saa ụkwụ ya.