Deuteronomy 33:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ we buru eze nime Jeshurun, Mb͕e ndi-isi ndi Israel chikọtara onwe ha, Ebo nile nke Israel n'otù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ya bụ eze na Jeshurun, mgbe ndị ndu ndị mmadụ zukọrọ ha na ebo niile nke Izrel.