Deuteronomy 4:49 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
na Araba nile n'ofè Jọdan n'uzọ ọwuwa-anyanwu, we rue oké osimiri nke Araba, n'okpuru nkpọrube Pisga.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ruo nʼala Araba niile, nke dị nʼọwụwa anyanwụ osimiri Jọdan, ruokwa nʼOsimiri Nnu, nʼala ala ugwu Pisga.