Deuteronomy 5:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Iru na iru ka Jehova kpayere unu uka n'ugwu ahu site n'etiti ọku ahu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị sitere nʼetiti ọkụ gwa unu okwu ihu na ihu nʼugwu ahụ.