Deuteronomy 8:20 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Dika mba ahu ndi Jehova nēme ka ha la n'iyì n'iru unu, otú a ka unu gāla n'iyì; n'ihi na unu egeghi nti n'olu Jehova, bú Chineke-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na unu egeghị ntị nʼolu Onyenwe anyị Chineke unu, ime ihe ọ chọrọ, ọ ga-ala unu nʼiyi, dịka o si bibie mba ndị a niile dị iche iche ọ na-ebibi nʼihi unu.