Deuteronomy 9:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'we jide mdadamba nkume abua ahu, tupu ha n'akam abua, tupia ha n'anya-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ewere m mbadamba nkume abụọ ahụ, tụpụ ha site nʼaka m abụọ, kụrie ha nʼihu unu.