Deuteronomy 9:24 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndi nānupu isi ka unu bu n'ebe Jehova nọ site n'ubọchi m'mara unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site nʼụbọchị m maara ndị unu bụ, ọ dịbeghị mgbe unu na-enupughị isi nʼebe Onyenwe anyị nọ.