Ecclesiastes 2:25 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ihi na ònye nēri ihe, ma-ọbu ònye nēme ngwa iri ihe karim?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dịghị onye pụrụ iri maọbụ ṅụọ ma o siteghị na Chineke?