Ecclesiastes 7:22 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ihi na ọtutu mb͕e obi-gi maworo na gi onwe-gi akọchawo ndi ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gị onwe gị maara na ọtụtụ oge, ị na-akọchakwa ndị ọzọ.