Ecclesiastes 7:25 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
M'chighariri, mu onwem na obim, ima na iledo, na ichọsi amam-ihe na ichè-èchìchè ike, na ima na nmebi-iwu bu nzuzu, ima kwa na nzuzu bu iwi-ara:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A tụgharịrị uche m ka m ghọta, iledo na ịchọpụta amamihe na atụmatụ otu ihe niile si dị na ịghọtakwa nzuzu nke dị na ajọ omume na ịyị ara nke dị na enweghị uche.