Ephesians 1:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, ka anyị bụ ndị buru ụzọ tụkwasị Kraịst obi, too ebube Chineke nꞌihi ihe ndị a o meere anyị.
Igbo 2006
ka ayi we buru ihe agēji to ebube-Ya, ayi ndi leworo anya Kraist na mbu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke mere na anyị, ndị buuru ụzọ nwee olileanya na Kraịst, ga-ebi ndụ nʼotuto nke ebube ya.