Ephesians 1:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ nꞌihi ihe ndị a nile, site na mgbe m nụrụ akụkọ otu okwukwe unu siri sie ike nꞌime Onyenwe anyị Jisọs, nụkwa otu unu siri na-ahụ ndị kwere ekwe nọ ebe nile nꞌanya,
Igbo 2006
N'ihi nka mu onwem kwa, ebe m'nuru okwu bayere okwukwe di nime unu nke unu kwere n'Onye-nwe-ayi Jisus, na ihu-n'anya unu ji hu ndi nsọ nile,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, ebe m nụrụ akụkọ banyere okwukwe unu nʼime Onyenwe anyị Jisọs, nụkwa maka ịhụnanya unu nwere nʼebe ndị nsọ niile nọ,