Ephesians 1:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
esepụghị m aka ikele Chineke ekele nꞌihi unu. Nꞌihi na mgbe nile ka m na-echeta unu nꞌekpere m nile,
Igbo 2006
ewepughi m aka n'ikele ekele bayere unu, nēhotakwa unu n'ekperem;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
esepụghị m aka ikele ekele nʼihi unu, mgbe niile m na-echeta unu nʼekpere m niile.