Ephesians 1:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
na-arịọ Chineke nke Onyenwe anyị Jisọs Kraịst bụ Nna Onyenwe ebube nile, ka o nye unu mmụọ amamihe ka unu nwee ike ịhụ na ịghọtakwa nke ọma onye ọ bụ.
Igbo 2006
ka Chineke nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, bú Nna nke ebube, we nye unu Mọ nke amam-ihe na nkpughe nime nmazu-Ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m arịọ Chineke nke Onyenwe anyị Jisọs Kraịst bụ Nna Onyenwe ebube niile, ka o nye unu Mmụọ amamihe na ezi nghọta ka unu nwee ike matazie nke ọma onye ọ bụ,