Ephesians 1:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ana m arịọkwa Chineke ka o mee ka unu ghọta na ike dị ukwuu nke na-arụ ọrụ nꞌime anyị bụkwa otu ike ahụ,
Igbo 2006
mata kwa otú ike-Ya di uku ri nne n'ebe ayi nọ, bú ndi kwere, dika ilusi-ọ1u-ike nke idi-ike nke ike-Ya si di,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na ịdị ukwuu nke ike ya nke na-enweghị atụ dịrị anyị, bụ ndị kwere ekwe, dịka ịrụsị ọrụ ike nke ike ya si dị.