Ephesians 1:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka amara na udo nke na-esite nꞌebe Chineke Nna anyị na nꞌebe Onyenwe anyị Jisọs Kraịst nọ dịrị unu.
Igbo 2006
Amara diri unu na udo nke si n'aka Chineke, bu Nna-ayi, na Onye-nwe-ayi Jisus Kraist puta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịrị unu.