Ephesians 1:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌebe ahụ ka Kraịst na-achị ndị ọchịchị nile nọ nꞌeluigwe, na ndị isi nile, na ndị nwere ike nile, na ndị nwe mmadụ nile. Ọkwa eze ya dị elu karịa ọkwa eze ndị dị ike nile nọ nꞌụwa a, na nꞌụwa ọzọ.
Igbo 2006
kachasi ha nile elu, bú ibu-onye-isi, na ichi-isi, na ike, na ibu-onye-nwe-madu, na aha ọ bula anākpọ ya aha, ọ bughi nání n'oge a, kama ọ bu kwa n'oge nke gaje ibia:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọnọdụ ya dị elu karịa ọchịchị niile, na ikike ọchịchị niile, na ike niile na ịchị isi niile, na aha ọkwa ọchịchị nke e nwere ike inye mmadụ, ọ bụghị naanị nʼọgbọ a, kama ma nʼọgbọ ọzọ na-abịa.