Ephesians 1:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na chọọchị bụ anụ ahụ Kraịst. Ọ bụkwa ihe na-emezu Kraịst onye ya onwe ya bụ mmezu ihe nile nꞌebe nile.
Igbo 2006
nke bu aru-Ya, ozuzù nke Onye ahu Nke nāluzu ihe nile nime madu nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke bụ ahụ ya, ozuzu oke nke onye ahụ na-emejupụta ihe niile nʼụzọ niile.