Ephesians 1:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ rị uche ya ime anyị ụmụ ya site nꞌihe Kraịst ga-eme. Ma o mekwara ihe ndị a nile nꞌihi na ọ tọrọ ya ụtọ nꞌobi ime ya.
Igbo 2006
ebe O buru uzọ ka ayi àkà ka ewe site n'aka Jisus Kraist do ayi ka umu-Ya ndikom, dika ọ di Ya ezi nma n'ọchichọ-Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kpebiri ime anyị ụmụ ya site nʼihi Kraịst Jisọs. Ma o mekwara ihe ndị a niile nʼihi na ọ tọrọ ya ụtọ nʼobi, bụrụkwa ihe o zubere ime.