Ephesians 1:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka anyị site na nke a too ya nꞌihi obi ọma ya bara ụba nke ukwuu, nke o gosiri anyị, na ihuọma ya, nke o mere ka o rute anyị aka nꞌihi na anyị bụ ndị nke Jisọs Kraịst, Nwa ya ọ hụrụ nꞌanya.
Igbo 2006
ka ewe to ebube nke amara-Ya, bú nke O were amara me ka ayi nara n'aka-Ya nime Onye ahu Ọ huru n'anya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka e si otu a too ịdị ebube nke amara ya, nke o ji obi ya niile nye anyị nʼime Onye ahụ ọ hụrụ nʼanya.