Ephesians 1:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Chineke egosila anyị ịba ụba nke amara ya. Nꞌihi na ọ maara anyị nke ọma. Ọ na-ewerekwa ihe kachasị mma nye ndụ anyị mgbe nile.
Igbo 2006
nke O mere ka ọ babigara ayi ókè n'amam-ihe na uche nile,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
nke o mere ka ọ babigara anyị ụba oke site nʼamamihe na nghọta niile.