Ephesians 1:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Chineke emeela ihe o zubere na ọ ga-eme. O meela ka nzube ya zoro ezo pụta ìhè site nꞌizite Kraịst. Nꞌihi na nke a bụ ihe o zubere site na mgbe ochie.
Igbo 2006
mb͕e O mesiri ka ayi mara ihe-omimi nke ihe Ọ chọrọ, dika ọ di Ya ezi nma, bú ihe O zubere nime Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O meela ka anyị mata ihe omimi nzube ya, dị ka o si tọọ ya ụtọ, bụ ihe omimi o zubere ime nʼime Kraịst.