Ephesians 2:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Na mgbe ochie, unu bụ ndị nwụrụ anwụ nꞌime mmụọ unu nꞌihi na ndụ unu jupụtara na mmehie na nnupụ isi. Ma Chineke emeela ka mmụọ unu dịkwa ndụ ọzọ.
Igbo 2006
Unu onwe-unu ka O me-kwa-ra ka unu di ndu, mb͕e, unu nọ n'ọnwu site na ndahie nile unu na nmehie nile unu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma unu onwe unu, unu nwụrụ anwụ site na njehie ụzọ na mmehie unu.