Ephesians 2:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ugbu a, site na njikọta e jikọtara unu na Kraịst, unu ndị nọ nꞌebe dị anya, ka e mere ka unu bịaruo Chineke nso site nꞌọbara Kraịst nke a wụsịrị.
Igbo 2006
Ma ub͕u a nime Kraist Jisus unu onwe-unu, bú ndi nọ n'ebe di anya n'oge gara aga, unu ka emere ka unu nọ nso nime ọbara Kraist.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ugbu a nʼime Kraịst Jisọs, unu bụ ndị nọ nʼebe dị anya nʼoge gara aga, ka e mere ka unu bịaruo nso site nʼọbara Kraịst nke a wụsiri.