Ephesians 2:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na Kraịst wetaara anyị udo. O mere ka ndị Juu na ndị mba ọzọ buru otu. Ọ kwaturu mgbidi kewera ha na mgbe ochie.
Igbo 2006
N'ihi na Ya onwe-ya bu udo-ayi, Onye mere ihe abua ahu ka ha buru otù ihe, Onye kwada-kwa-ra mb͕idi etiti nke ngige,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ya onwe ya bụ udo anyị, o mere ka ụzọ otu abụọ bụrụ otu ihe nʼime ahụ ya, site na ịkwatu mgbidi kewara ha na mgbe ochie, bụ mgbidi nke ịkpọ asị dị nʼetiti anyị.